Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
January 15, 2009
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
March 2-8, 2009
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 200, 172
March 9-15, 2009
Ka Ọrụ Ime Ndị Na-eso Ụzọ Na-enye Gị Ọṅụ
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 130, 211
March 16-22, 2009
Ị̀ Na-eje Ozi Ka Onye Chineke Gosiri ‘Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ’?
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 50, 58
March 23-29, 2009
Lee Ohu nke Ihe Ya Masịrị Jehova!
PEEJI NKE 21
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 168, 4
March 30, 2009–April 5, 2009
Ohu Jehova—Onye ‘A Mara Ube n’Ihi Mmebi Iwu Anyị’
PEEJI NKE 25
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 224, 214
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1-3 PEEJI NKE 3-16
Gịnị ka ịbụ onye na-eso ụzọ Kraịst pụtara? Ọ pụtara iṅomi àgwà ya ndị dị oké mkpa, ndị dị ka amamihe ya na otú o si dị umeala n’obi. Ọ pụtakwara na anyị ga-eji ịnụ ọkụ n’obi na-eme ndị na-eso ụzọ. Ihe ọzọ ọ pụtara bụ na anyị ga-eji obi anyị dum hụ ụmụnna anyị n’anya. Isiokwu ndị a tụlere otú i nwere ike isi ṅomie Kraịst n’ihe atọ a.
Isiokwu nke 4, 5 PEEJI NKE 21-29
Isiokwu abụọ a tụlere amụma dị iche iche dị n’akwụkwọ Aịzaya bụ́ ndị mezuru n’isi Jizọs Kraịst. Ịtụle isiokwu ndị a ga-eme ka anyị nwekwuo ekele maka ihe niile Jehova na Jizọs meere anyị site n’ọnwụ na mbilite n’ọnwụ Jizọs. Ya mere, isiokwu ndị a ga-enyere anyị aka ịkwadebe uche anyị na obi anyị maka Ncheta Ọnwụ Jizọs n’anyasị April 9, 2009.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
PEEJI NKE 17
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mkpughe—Nke Mbụ
PEEJI NKE 30