Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
JULY 15, 2009
Nke a na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
August 31, 2009–September 6, 2009
Ịchọta Akụ̀ ‘E Ji Nlezianya Zochie n’Ime Ya’
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 121, 105
September 7-13, 2009
Ezinụlọ Ndị Kraịst, Ṅomienụ Ihe Nlereanya Jizọs Setịpụrụ!
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 205, 158
September 14-20, 2009
Jiri Ịhụnanya Na-akụzi Ihe Ka Jizọs
PEEJI NKE 15
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 156, 215
September 21-27, 2009
Jiri Nkwuwa Okwu Na-ekwusa Ozi Ọma Ka Jizọs
PEEJI NKE 19
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 92, 148
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-akwu
Isiokwu nke 1 PEEJI NKE 3-7
Jehova na-agwa ndị ohu ya niile ka ha chọọ akụ̀ ndị na-enweghị atụ ‘e ji nlezianya zochie n’ime’ Kraịst. Olee ihe bụ́ akụ̀ ndị a? Olee otú anyị nwere ike isi chọta ha? Olee otú ha si abara anyị uru? Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịza ajụjụ ndị a.
Isiokwu nke 2 PEEJI NKE 7-11
Kemgbe e kere ụwa, Jizọs nwere nnọọ mmasị n’ọdịmma ụmụ mmadụ. Isiokwu a tụlere otú ihe dị iche iche Jizọs kụziri na ihe nlereanya o setịpụrụ mgbe ọ bịara n’ụwa ga-esi nye aka mee ka anyị na ndị ezinụlọ anyị na-adị ná mma.
Isiokwu nke 3, 4 PEEJI NKE 15-23
Olee ihe mere Jizọs ji bụrụ ezigbo onye nkụzi? Nke kacha mkpa bụ na ọ hụrụ Jehova n’anya, hụ ndị mmadụ n’anya, jirikwa ihe o kwusara kpọrọ ihe. Ọ bụ ịhụnanya mere o ji jiri nkwuwa okwu kwusaa ozi ọma n’agbanyeghị na e megidere ya. N’isiokwu ndị a, anyị ga-amụta otú anyị nwere ike isi jiri ịhụnanya na-akụziri ndị mmadụ ihe ka Jizọs, mụtakwa otú anyị ga-esi jiri nkwuwa okwu na-ekwusa ozi ọma ka ya.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
PEEJI NKE 12
Afọ Iri Itoolu Gara Aga, M Malitere ‘Icheta Onye Okike Ukwu M’
PEEJI NKE 24
Rụkọọnụ Ọrụ Ọnụ Ka Unu Wee Nwee Ọganihu
PEEJI NKE 28
Jiri Obi Ụtọ Nabata Enyemaka, Si n’Ala Ala Obi Gị Na-enye Ihe
PEEJI NKE 29
Mkpụrụ nke Eziokwu Ruru n’Ime Ime Obodo
PEEJI NKE 32