Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jenụwarị 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Mach 1-7, 2010
Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịrara Onwe Gị Nye Jehova?
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 13, 217
Mach 8-14, 2010
Anyị Ịbụ nke Jehova Bụ Ihe Ùgwù Na-erughịrị Anyị
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 207, 194
Mach 15-21, 2010
Bụrụ Ezigbo Onye Na-eso Ụzọ Kraịst
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 172, 156
Mach 22-28, 2010
Ọchịchị Setan Ga-akụrịrị Afọ n’Ala
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 171, 195
Mach 29, 2010–Eprel 4, 2010
PEEJI NKE 28
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 21, 187
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 3-11
N’isiokwu ndị a, a tụlere ihe mmadụ ịrara onwe ya nye Jehova pụtara nakwa ihe mere mmadụ ji kwesị ịrara onwe ya nye ya. Anyị ga-atụlekwa ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na anyị ga-enwe ike ime ihe Jehova chọrọ ka anyị mee. Ihe ọzọ anyị ga-atụle bụ ngọzi dị iche iche ndị na-efe Jehova nwere.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 12-16
N’isiokwu a, a tụlere ebe ise dị mkpa onye ọ bụla n’ime anyị kwesịrị ịgba mbọ ka o ṅomie Kraịst. Ọ bụrụ na anyị na-eme otú a, anyị na-egosi na anyị bụ ezigbo ndị na-eso ụzọ Kraịst, anyị ga-enwekwa ike inyere ndị yiri atụrụ aka ịmata ọgbakọ nke bụ nke ezigbo ndị Kraịst.
ISIOKWU NKE 4, 5 PEEJI NKE 24-32
N’isiokwu nke anọ, a tụlere ihe mere ọchịchị ụmụ mmadụ ji na-akụ afọ n’ala nakwa otú nke a sirila gosi na ọchịchị Jehova enweghị atụ. N’isiokwu nke ise, a tụlere otú anyị ga-esi egosi na anyị na-akwado ọchịchị Jehova.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Nyere Ụmụ Gị Aka Imeri Ọtụtụ Ọnwụnwa Ha Na-enwe 16
Na-enye Chineke Otuto Kwa Ụbọchị 21