Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jun 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Julaị 26–Ọgọst 1
Ahụ́ Ga-eru Gị Ala Ma Gị na Ndị Chineke Nọrọ
PEEJI NKE 6
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 107, 122
Ọgọst 2-8
PEEJI NKE 10
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 124, 53
Ọgọst 9-15
“Na-emeri Ihe Ọjọọ” Site n’Ijide Onwe Gị Mgbe A Kpasuru Gị Iwe
PEEJI NKE 15
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 83, 76
Ọgọst 16-22
Okwu Ọma Na-eme Ka Mmadụ na Ibe Ya Dịrị ná Mma
PEEJI NKE 20
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 80, 77
Ọgọst 23-29
Nweta Ume Site n’Ime Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ife Jehova
PEEJI NKE 25
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 57, 48
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 6-14
Isiokwu ndị a ga-eme ka anyị nwekwuo obi ụtọ maka ngọzi ndị anyị na-enweta n’ihi na anyị nọ n’ọgbakọ. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi na-agba ụmụnna ndị nọ n’ọgbakọ anyị ume ma na-enyere ha aka.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 15-24
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-amụta otú ime ihe Baịbụl kwuru nwere ike isi mee ka anyị na ndị ọzọ dịrị n’udo n’agbanyeghị na anyị na ha ezughị okè. Anyị ga-amụtakwa otú ikwu okwu ọma nwere ike isi mee ka anyị na ndị ọzọ dịrị ná mma.
ISIOKWU NKE 5 PEEJI NKE 25-29
Ụwa chere na ime ihe na-agụ anụ ahụ́ agụụ na-enye ume, ma, echiche ha ezighị ezi. Ọ bụ ime uche Chineke na-eme ka ndị ya nwee ume. Isiokwu a na-egosi otú anyị nwere ike isi nwee obi ụtọ na-adịte aka, nweekwa afọ ojuju.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ndị Ịhụnanya Mere Ka Ha Dị n’Otu—Akụkọ Banyere Nzukọ A Na-enwe Kwa Afọ 3
Idi Ihe Di Gị Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Mere Gị 29