Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Febụwarị 15, 2011
Nke a Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Eprel 4-10, 2011
Mmụọ Nsọ—E Ji Ya Rụọ Ọrụ Mgbe A Na-eke Ihe!
PEEJI NKE 6
Eprel 11-17, 2011
Inweta Ihu Ọma Chineke Ga-eme Ka A Dị Ndụ Ebighị Ebi
PEEJI NKE 13
Eprel 18-24, 2011
Jiri Obi Gị Dum Hụ Ezi Omume n’Anya
PEEJI NKE 24
Eprel 25, 2011–Mee 1, 2011
PEEJI NKE 28
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 6-10
Ihe ndị e kwuru n’isiokwu a ga-eme ka anyị ghọtakwuo otú Chineke si jiri mmụọ nsọ ya kee eluigwe na ụwa. Isiokwu a ga-emekwa ka obi sikwuo anyị ike na Onye kere anyị bụ́ Jehova ma ihe, dịkwa ike.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 13-17
Ihe onwunwe na-abụkarị mkpa ọtụtụ mmadụ. Ma, Baịbụl kwuru na ihe kwesịrị ịbụ mkpa anyị karịchaa bụ inweta ihu ọma Chineke. N’isiokwu a, a ga-atụle ihe mere anyị ji kwesị ịtụkwasị Jehova obi, tụleekwa ihe ndị anyị nwere ike ime iji nweta ihu ọma ya.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 24-32
‘Jizọs hụrụ ezi omume n’anya, kpọọkwa mmebi iwu asị.’ (Hib. 1:9) N’isiokwu abụọ a, a tụlere otú anyị ga-esi ṅomie ya. Ha gosiri ihe mere o ji dị mkpa ka anyị hụ ezi omume n’anya ma kpọọ mmebi iwu asị.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Kụziere Ụmụ Gị Otú Ha Ga-esi Na-asọpụrụ Ndị Mmadụ
11 Mbọ Ọ Bụla A Gbara Maka Ya Efughị Ọhịa!
12 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
18 Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ n’Eziokwu Maka Ihe Niile Jehova Na-emere Gị?
21 “Irube Isi Dị Mma Karịa Àjà”