Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Mach 15, 2011
Nke a Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Mee 2-8, 2011
Nata Mmụọ Chineke, Ọ Bụghị nke Ụwa
PEEJI NKE 8
Mee 9-15, 2011
Tụkwasị Jehova Obi Ka Ọgwụgwụ Na-eru Nso
PEEJI NKE 12
Mee 16-22, 2011
PEEJI NKE 24
Mee 23-29, 2011
PEEJI NKE 28
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 8-12
Ọtụtụ ndị gbara anyị gburugburu na-akpa àgwà ndị na-egosi na mmụọ nke ụwa na-akpa ike n’ahụ́ ha, ọ̀ ga-ekwe anyị omume ịdị iche? Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịhụ otú mmụọ nke ụwa nwere ike isi na-akpa ike n’ahụ́ anyị. Anyị ga-atụlekwa ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka Jizọs banyere ịnata mmụọ Chineke.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 12-16
Gịnị ka ịtụkwasị Jehova obi pụtara? Anyị ga-amụta n’isiokwu a na ọ pụtara ihe karịrị ikwere na ọ ga-eme ihe ndị o kwere ná nkwa banyere ụwa ọhụrụ. Ọ pụtakwara iji obi anyị dum kwere na ụzọ ya na iwu ya ziri ezi kama ikwe ka ụwa na-achị anyị.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 24-32
Isiokwu abụọ a ga-egosi anyị otú Noa na ezinụlọ ya, Mozis, na Jeremaya si dịrị njikere ịrụ ọrụ e nyere ha, nakwa otú ha ga-esi jiri anya ha hụ mgbe Chineke mezuru ihe ndị o kwere ná nkwa. Mara ma ò nwere ihe ndị ị ga-amụta n’aka ha nakwa n’otú ha si kpaa àgwà.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ejila Echiche Ụgha Aghọgbu Onwe Gị
6 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
17 E Nwere Ọtụtụ Ihe Mere I Kwesịrị Iji Na-enwe Ọṅụ