Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w12 3/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Isiokwu Nta
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
w12 3/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Mach 15, 2012

© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

EPREL 30, 2012–MEE 6, 2012

Nyere Ndị Mmadụ Aka Ka Ha “Teta n’Ụra”

PEEJI NKE 10 • ABỤ NKE: 65, 96

MEE 7-13, 2012

Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma

PEEJI NKE 15 • ABỤ NKE: 92, 47

MEE 14-20, 2012

Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ n’Olileanya Anyị

PEEJI NKE 20 • ABỤ NKE: 129, 134

MEE 21-27, 2012

Elela Anya “n’Ihe Ndị Dị n’Azụ”

PEEJI NKE 25 • ABỤ NKE: 119, 17

IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU

ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 10-19

Ozizi ụgha ndị okpukpe na-ezi emeela ka ọtụtụ nde mmadụ na-ero ụra ma ọ bụ na-ehi ụra ime mmụọ. Isiokwu abụọ a ga-atụle otú anyị ga-esi akpọte ndị mmadụ n’ụra nakwa ihe mere anyị ji kwesị iji ịnụ ọkụ n’obi na-akpọte ha. Anyị ga-atụlekwa ihe anyị ga-eme ka anyị ghara ichefu na oge agwụla agwụ, na ihe iji ịnụ ọkụ n’obi ekwusa ozi ọma pụtara.

ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 20-24

Pọl onyeozi kwuru na Ndị Kraịst e tere mmanụ nwere “olileanya dị ndụ.” (1 Pita 1:3) Olee otú o si bụrụ eziokwu, oleekwa otú o si gbasa “atụrụ ọzọ”? (Jọn 10:16) Isiokwu a ga-enyere gị aka ịmata na obi kwesịrị ịdị gị ụtọ maka olileanya i nwere nakwa na i kwesịrị ịna-atụ anya na ị ga-enweta ya.

ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 25-29

Jizọs dọrọ aka ná ntị, sị: “Chetanụ nwunye Lọt.” (Luk 17:32) Gịnị ka ihe a Jizọs kwuru pụtara? Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmata ebe atọ anyị nwere ike ịna-echeta ndụmọdụ a. Lee ma è nwere nke i kwesịrị ilebara anya.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 “Ịdị Mma Dị n’Aka Nri Gị Ruo Mgbe Ebighị Ebi”

7 Olee Otú I Si Enye Ndụmọdụ?

30 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

32 “Biko, Seenụ Anyị Foto!”

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: N’obodo Malawi, ọtụtụ ndị na-eto eto bụ́ Ndịàmà Jehova na-eji akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ ezi ụmụ akwụkwọ ibe ha ozi ọma

MALAWI

MMADỤ OLE BI NA YA

13,077,160

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

79,157

ỤLỌ NZUKỌ ALAEZE OLE A RỤRỤLA

1,031 kemgbe afọ 1998

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya