Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Ebee ka anyị ga-esi amata eziokwu banyere Jizọs?
GỤỌ PEEJI NKE 3-7.
Jehova ọ̀ ka na-echeta ndị kwụsịrị ife ya?
GỤỌ PEEJI NKE 10-11.
Olee otú nwa okorobịa, nke na-achọ onye ọ ga-ewere ka nna, si chọta ezigbo nna?
GỤỌ PEEJI NKE 14-15.
Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Josef, bụ́ nna Jizọs?
GỤỌ PEEJI NKE 23-28.