Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị 15, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
ỌGỌST 27, 2012–SEPTEMBA 2, 2012
Kwe Ka Jehova Mee Ka I Nwere Onwe Gị n’Ezie
SEPTEMBA 3-9, 2012
Fee Chineke nke Na-eme Ka Mmadụ Nwere Onwe Ya
SEPTEMBA 10-16, 2012
SEPTEMBA 17-23, 2012
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 7-16
Jehova chọrọ ka ndị niile o kere eke nwere onwe ha. N’isiokwu abụọ a, mụta otú o si akụziri anyị inwere onwe anyị. Mụtakwa otú Setan si agbalị ime ka anyị ghara inwere onwe anyị ma na-eme ka anyị chọwa ihe ndị ụwa kpọrọ nnwere onwe.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 22-26
Gịnị mere anyị ji jiri obi ike na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị mmegide na otú ihe si na-esikwu ike n’ụwa? Abụ Ọma nke 27 kwuru ọtụtụ ihe mere anyị ji na-eme otú ahụ. Anyị ga-atụle ha n’isiokwu a.
ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 27-31
Chineke na-elekọta ihe ya taa. Ịtụle ihe ụfọdụ Pọl kwuru n’akwụkwọ ozi o degaara ndị Efesọs ga-enyere anyị aka ịghọta ihe mere Jehova ji elekọta ihe ya na otú anyị ga-esi na-akwado ya.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ekwedọọ
17 Jehova Kụziiri M Ime Uche Ya
32 “Ihe M Na-atụ Anya Ya Emechaala Mee”
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe e ji Asụsụ Ndị Ogbi nke Brazil na-ekwusa ozi ọma n’obodo Rio de Janeiro, na Comunidade da Rocinha
ÓKÈALA EBE E JI ASỤSỤ NDỊ OGBI EKWUSA OZI ỌMA NA BRAZIL
ỌGBAKỌ OLE E NWERE NA YA
358
ÌGWÈ OLE NA-AGHỌBEGHỊ ỌGBAKỌ
460
SEKIT OLE E NWERE NA YA
18