Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w12 8/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Isiokwu Nta
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
w12 8/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Ọgọst 15, 2012

© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.

Nke A na-amụ Amụ

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

SEPTEMBA 24-30, 2012

“M Nọnyeere Unu”

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 65, 2

ỌKTOBA 1-7, 2012

Na-akpanụ Àgwà Ka Ụmụ Amaala Alaeze Chineke!

PEEJI NKE 11 • ABỤ: 16, 98

ỌKTOBA 8-14, 2012

Kpachara Anya Maka Ọnyà Ekwensu!

PEEJI NKE 20 • ABỤ: 61, 25

ỌKTOBA 15-21, 2012

Guzosie Ike ma Zere Ọnyà Setan!

PEEJI NKE 25 • ABỤ: 32, 83

IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU

ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 3-7

Daniel buru amụma na “ezi ihe ọmụma” ga-aba ụba “n’oge ikpeazụ.” (Dan. 12:4) Isiokwu a ga-akọwa otú pụrụ iche amụma ahụ sirila mezuo. Ọ ga-emekwa ka anyị ghọta na Jizọs nọnyeere ndị na-efe Jehova Chineke.

ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 11-15

Chọpụta ndị bụ́ ụmụ amaala Alaeze Chineke n’eziokwu. Isiokwu a ga-atụle ihe ha kwesịrị ime. Ọ ga-emekwa ka a ghọta otú ha si egosi na ha hụrụ iwu Jehova n’anya.

ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 20-29

Setan na-ejikarị aghụghọ esi ọnyà ndị zoro ezo iji mebie okwukwe anyị. Isiokwu abụọ a ga-atụle otú anyị nwere ike isi chebe onwe anyị ka ọnyà ya ise ghara ịmata anyị, ya bụ, ikwu okwu n’echeghị echiche, egwu na ịsọ mmadụ anya, inwebiga mwute ókè, ịhụ akụ̀ n’anya, na ịkwa iko.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

8“Unu Ga-enweta Ụgwọ Ọrụ Maka Ọrụ Unu”

16Nzukọ nke Gosiri na Anyị Dị n’Otu ma Na-eme Ezigbo Atụmatụ

30Ì Chetara?

31Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Onye nkwusa na-ezi onye na-achị ehi ozi ọma na Bafatá nke dị na Gini-Bisaụ

GINI-BISAỤ

MMADỤ OLE BI NA YA

1,515,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

120

NDỊ A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL

389

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya