Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Disemba 15, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
Nke A na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
JENỤWARỊ 28, 2012–FEBỤWARỊ 3, 2012
Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaara Gị nke Ọma
FEBỤWARỊ 4-10, 2012
Ị Bụ Onye A Tụkwasịrị Obi nke Na-elekọta Ụlọ!
FEBỤWARỊ 11-17, 2012
Ka Anyị Kpebisie Ike Ịbụ “Ndị Bi Nwa Oge”
FEBỤWARỊ 18-24, 2012
“Ndị Bi Nwa Oge” Ji Otu Obi Na-efe Chineke
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 4-13
Gịnị ka ihe ịgara mmadụ nke ọma n’eziokwu pụtara? Isiokwu ndị a ga-egosi na ihe ọ pụtara dị iche n’ihe ndị ụwa chere. Anyị ga-ahụkwa na ọ bụrụ na anyị chọrọ ka ihe gaara anyị nke ọma n’eziokwu, anyị ga-ekwesị ntụkwasị obi ma na-arụ ọrụ Chineke nyere anyị.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 19-28
Gịnị mere e nwere ike iji kwuo na ndị e tere mmanụ na ndị enyi ha, bụ́ ndị so ‘n’atụrụ ọzọ,’ bụ “ndị bi nwa oge”? (Jọn 10:16; 1 Pita 2:11) Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịza ajụjụ a, meekwa ka anyị kpebisie ike ịbụ ndị bi nwa oge ka anyị na ụmụnna anyị n’ụwa niile ji otu obi na-ekwusa ozi ọma.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Kpachara Anya Ka Ị Ghara Iji Baịbụl Mere Ọtụmọkpọ
14 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
18 Ì Chetara?
29 Gịnị Mere E Ji Malite Ibipụta Ụlọ Nche E Ji Bekee Dị Mfe Nghọta Dee?
32 Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2012
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ihe karịrị otu narị puku Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma na Saụt Koria. A tụrụ ọtụtụ n’ime ha mkpọrọ n’ihi na ha anaghị etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ha ekweghịkwa alụ agha. N’agbanyeghị na ha nọ n’ụlọ mkpọrọ, ha na-agbalịsi ike izi ndị ọzọ ozi ọma. Otu ụzọ ha si eme ya bụ idegara ha akwụkwọ ozi
SAỤT KORIA
MMADỤ OLE BI NA YA
48,184,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
100,059
ỤMỤNNA OLE A TỤRỤ MKPỌRỌ N’AFỌ GARA AGA
731
AWA OLE HA JI KWUSAA OZI ỌMA KWA ỌNWA
9,000