Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jenụwarị 1, 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
ISIOKWU ỤLỌ NCHE A: Ì KWESỊRỊ ỊTỤ ỌGWỤGWỤ ỤWA EGWU?
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Maka Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị 3
Bịaruo Chineke Nso—‘I Kpugheworo Ha Ụmụ Ọhụrụ’ 9
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ 10
Ṅomie Okwukwe Ha—‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’ 12
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET | www.pr2711.com
MAKA NDỊ NA-ETO ETO—Kpachara Anya Ka Ị Ghara Imere Ndị Ọzọ Anyaụfụ!!
Ị ga-amụta ihe mere mgbe Miriam na Erọn meere Mozis bụ́ nwanne ha nwoke nke ha tọrọ anyaụfụ.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
IHE E JI AKỤZIRI M BAỊBỤL
Ọ ga-enyere ụmụaka aka ka ha mụta na ọ dị mkpa ka ha na-ekele mmadụ ma e meere ha ihe ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)