Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Eprel 15, 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
NKE A NA-AMỤ AMỤ
JUN 3-9, 2013
JUN 10-16, 2013
Jiri Okwu Chineke Nyere Onwe Gị Aka, Nyekwara Ndị Ọzọ Aka
JUN 17-23, 2013
JUN 24-30, 2013
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Rite Ezigbo Uru n’Ịgụ Baịbụl
▪ Jiri Okwu Chineke Nyere Onwe Gị Aka, Nyekwara Ndị Ọzọ Aka
Pọl dere na “okwu Chineke dị ndụ ma na-akpa ike.” (Hib. 4:12) Ma naanị ihe ga-eme ka Baịbụl baara anyị uru bụ ịna-amụ ya, na-emekwa ihe ọ na-akụziri anyị. Isiokwu abụọ a ga-eme ka anyị mata otú ka mma anyị ga-esi na-amụ Baịbụl nakwa otú anyị ga-esi jiri amamihe si n’aka Chineke mee ka ozi anyị na ndụ anyị ka mma.
▪ “Chọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa”
▪ ‘Adala Mbà’
Ịnọ ná nzukọ Chineke bụ ihe ùgwù na-enweghị atụ anyị nwere. Olee otú anyị ga-esi jiri obi anyị niile na-akwado ihe nzukọ a na-arụ taa? Gịnị ga-enyere anyị aka iso nzukọ Jehova na-aga ụkwụ na ụkwụ, ka ike gharakwa ịgwụ anyị? Isiokwu abụọ a ga-aza ajụjụ ndị a.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Meksiko
17 Ozi Oge Niile Anyị Jere Iri Afọ Ise n’Ebe Ugwu Finland
32 Ị̀ Maara?
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: N’ọtụtụ ọgbakọ, ụmụnna na-ezukọ ịga ozi ọma ma o jiri ọkara gafee elekere asaa nke ụtụtụ. Mgbe ụfọdụ, ha na-ezukọ tupu oge ahụ. Ha na-ezi onye ọ bụla ha hụrụ n’okporo ámá ozi ọma
NIPỌL
MMADỤ OLE BI NA YA
26,620,809
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
1,667
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
3,265