Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 7/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 7/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Julaị 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

SEPTEMBA 2-8, 2013

“Gwa Anyị, Olee Mgbe Ihe Ndị A Ga-eme?”

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 128, 101

SEPTEMBA 9-15, 2013

“Lee! M Nọnyeere Unu Ụbọchị Niile”

PEEJI NKE 9 • ABỤ: 30, 109

SEPTEMBA 16-22, 2013

Jizọs Si n’Aka Mmadụ Ole na Ole Nye Ọtụtụ Ndị Nri

PEEJI NKE 15 • ABỤ: 108, 117

SEPTEMBA 23-29, 2013

“Ònye n’Ezie Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?”

PEEJI NKE 20 • ABỤ: 107, 116

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ “Gwa Anyị, Olee Mgbe Ihe Ndị A Ga-eme?”

▪ “Lee! M Nọnyeere Unu Ụbọchị Niile”

N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle amaokwu ụfọdụ si na Matiu isi iri abụọ na anọ na iri abụọ na ise. Anyị ga-ahụkwa ihe ọhụrụ ndị anyị ghọtara gbasara mgbe ihe ndị Jizọs buru n’amụma banyere oge ikpeazụ ga-eme nakwa mgbe ilu ọ tụrụ banyere ọka wit na ata ga-emezu. Isiokwu abụọ a kwukwara otú ihe ọhụrụ ndị a anyị ghọtara ga-esi abara onye ọ bụla n’ime anyị uru.

▪ Jizọs Si n’Aka Mmadụ Ole na Ole Nye Ọtụtụ Ndị Nri

▪ “Ònye n’Ezie Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?”

Mgbe Jizọs rụrụ ọrụ ebube ma nye ìgwè mmadụ nri, o si n’aka mmadụ ole na ole nye ha ya. O sikwa n’aka mmadụ ole na ole kụziere ndị na-eso ụzọ ya okwu Chineke. Isiokwu nke mbụ ga-ekwu banyere mmadụ ole na ole Jizọs si n’aka ha kụziere ndị na-eso ụzọ ya e tere mmanụ okwu Chineke n’oge ndịozi. Isiokwu nke abụọ ga-aza ajụjụ bụ́: Ole ndị bụ mmadụ ole na ole ahụ Kraịst si n’aka ha na-akụziri anyị ihe taa?

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

26 Onye A Họpụtara Ọhụrụ Ka O Soro n’Òtù Na-achị Isi

27 Anyị Kpebisiri Ike Ijere Jehova Ozi n’Agbanyeghị Ebe Ọ Bụ

32 “Ihe Osise A Mara Ezigbo Mma!”

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe a na-ekwusa ozi ọma n’ụlọ n’ụlọ na Bukimba, n’obodo Runda dị na Rụwanda

RỤWANDA

E kee Ndịàmà Jehova nọ n’obodo a ụzọ anọ, otu ụzọ bụ ndị ọsụ ụzọ inyeaka, ndị ọsụ ụzọ oge niile, na ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche. Ndị ọzọ na-agachi ozi ọma anya ma na-enye ihe dị ka iri awa abụọ n’ọnwa ọ bụla

NDỊÀMÀ JEHOVA OLE NỌ NA YA

22,734

MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL

52,123

MMADỤ OLE BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS N’AFỌ 2012

69,582

[Ihe e sere na peeji nke 2]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya