Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Mach 15, 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.
NKE A NA-AMỤ AMỤ
MEE 5-11, 2014
Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Ghara Ịna-achọ Naanị Ọdịmma Onwe Gị
MEE 12-18, 2014
Otú Anyị Ga-esi Jiri Obi Ụtọ Na-ejere Jehova Ozi
MEE 19-25, 2014
Na-asọpụrụ Ndị Agadi Nọ n’Ọgbakọ
MEE 26, 2014–JUN 1, 2014
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Ghara Ịna-achọ Naanị Ọdịmma Onwe Gị
Anyị nwere onye iro nwere ike ime ka anyị chọwa naanị ọdịmma onwe anyị. Isiokwu a ga-eme ka anyị ghọta onye onye iro ahụ bụ na otú anyị nwere ike isi jiri Baịbụl merie ya.
▪ Otú Anyị Ga-esi Jiri Obi Ụtọ Na-ejere Jehova Ozi
Ọ bụrụ na anyị ejiri obi ụtọ na-ejere Jehova ozi, ọ ga-eme ka anyị ghara ịkwụsị ife ya. Gịnị mere ụfọdụ ndị ji eche na ha abaghị uru? Isiokwu a ga-eme ka anyị mata otú Baịbụl nwere ike isi nyere anyị aka iji obi ụtọ na-ejere Jehova ozi.
▪ Na-asọpụrụ Ndị Agadi Nọ n’Ọgbakọ
▪ Otú A Ga-esi Na-elekọta Ndị Agadi
Isiokwu nke mbụ kwuru ihe Ndị Kraịst kwesịrị ime ka ha nwee ike ịna-elekọta ndị ezinụlọ ha mere agadi. O kwukwara ihe ọgbakọ kwesịrị ime ka ha nwee ike ịna-elekọta ụmụnna mere agadi. Isiokwu nke abụọ kwuru ihe ndị ga-enyere gị aka ikpebi otú ị ga-esi na-elekọta ndị agadi.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Otú Ị Ga-esi Nweta Obi Ndị Ikwu Gị Na-abụghị Ndịàmà Jehova
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe Ndịàmà Jehova na-ezi ozi ọma n’ebe a na-akpa ehi n’ime ime obodo. Ndị na-akpa ehi ndị ahụ bi n’ebe ahụ. Ụfọdụ ụmụnna na-eji ụgbọala gbaa ọtụtụ awa gaa zie ha ozi ọma
ỌSTRELIA
MMADỤ OLE BI NA YA
23,192,500
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
66,967