Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị 15, 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
SEPTEMBA 1-7, 2014
SEPTEMBA 8-14, 2014
SEPTEMBA 15-21, 2014
SEPTEMBA 22-28, 2014
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ “Jehova Maara Ndị Bụ́ Ndị Ya”
▪ Ndị Jehova ‘Na-ajụ Ajọ Omume’
Isiokwu abụọ a ga-akọwa ihe e kwuru na 2 Timoti 2:19, meekwa ka anyị ghọta otú ihe e kwuru ebe ahụ si gbasa ihe mere n’oge Mozis. Anyị ga-amụtakwa otú Ndị Kraịst taa nwere ike isi gosi na ha ‘bụ ndị Jehova’ nakwa na ha ‘na-ajụ ajọ omume.’
▪ “Unu Bụ Ndị Àmà M”
▪ ‘Unu Ga-abụ Ndị Àmà M’
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’ihe ịbụ Ndịàmà Jehova pụtara. Ihe anyị ga-amụta ga-emekwa ka anyị na-ekwusasi ozi ọma ike ma na-akpa àgwà dị nsọ nke ga-eme ka e too Jehova na Jizọs.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ ji akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? na-ezi ụmụ nwaanyị Ndebele abụọ yi uwe ndị obodo ha ozi ọma. Ụlọ ahụ ha nọ n’ihu ya bụ otú ụlọ ndị Ndebele na-adị n’ime ime obodo. E kee ndị bi na Saụt Afrịka ụzọ otu narị, ndị Ndebele bụ naanị ụzọ abụọ n’ime ha
SAỤT AFRỊKA
MMADỤ OLE BI NA YA
50,500,000
ỌNỤ ỌGỤGỤ KASỊ ELU NKE NDỊ NKWUSA NỌ NA YA
94,101
NDỊ NKWUSA OLE NA-ASỤ ASỤSỤ NDEBELE
1,003