Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w14 9/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
w14 9/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Septemba 15, 2014

© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỌKTOBA 27, 2014–NỌVEMBA 2, 2014

Obi Ò Siri Gị Ike na Ị Chọtala Eziokwu? N’ihi Gịnị?

PEEJI NKE 7 • ABỤ: 28, 107

NỌVEMBA 3-9, 2014

Jiri Obi Gị Niile Na-ejere Chineke Ozi n’Agbanyeghị “Ọtụtụ Mkpagbu”

PEEJI NKE 12 • ABỤ: 135, 133

NỌVEMBA 10-16, 2014

Ndị Nne na Nna, Na-azụnụ Ụmụ Unu

PEEJI NKE 17 • ABỤ: 88, 24

NỌVEMBA 17-23, 2014

A Ga-eme Ka Ọnwụ, Bụ́ Onye Iro Ikpeazụ, Ghara Ịdị Irè

PEEJI NKE 23 • ABỤ: 111, 109

NỌVEMBA 24-30, 2014

Na-echeta Ndị Nọ n’Ozi Oge Niile

PEEJI NKE 28 • ABỤ: 95, 100

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Obi Ò Siri Gị Ike na Ị Chọtala Eziokwu? N’ihi Gịnị?

Isiokwu a ga-akọwa ihe ụfọdụ mere ọtụtụ ndị ji kweta na ọ bụ Ndịàmà Jehova na-akụzi eziokwu. Anyị ga-atụlekwa ihe mere obi ji sie Ndịàmà Jehova ike na ha achọtala eziokwu.

▪ Jiri Obi Gị Niile Na-ejere Chineke Ozi n’Agbanyeghị “Ọtụtụ Mkpagbu”

Baịbụl kwuru na anyị niile ga-enwe mkpagbu n’ihi na anyị bi n’ụwa Setan. O nwere ike ịbụ nke a na-ahụ anya, nweekwa ike ịbụ nke a na-anaghị ahụ anya. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịchọpụta ha ma jikere ejikere maka ha.

▪ Ndị Nne na Nna, Na-azụnụ Ụmụ Unu

Baịbụl gwara ndị nne na nna ka ha na-azụ ụmụ ha “n’ọzụzụ na nduzi echiche nke si n’aka Jehova.” (Efe. 6:4) Isiokwu a kwuru ụzọ atọ ha nwere ike isi mee ya nakwa otú ha ga-esi nyere ụmụ ha aka ka ha hụ Jehova n’anya.

▪ A Ga-eme Ka Ọnwụ, Bụ́ Onye Iro Ikpeazụ, Ghara Ịdị Irè

Olee otú ụmụ mmadụ si malite ịnwụ anwụ? Olee otú a ga-esi mee ka ‘onye iro ikpeazụ bụ́ ọnwụ ghara ịdị irè?’ (1 Kọr. 15:26) Ị ga-ahụ otú azịza ajụjụ ndị a si egosi na Jehova ma ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, hụkwa anyị n’anya.

▪ Na-echeta Ndị Nọ n’Ozi Oge Niile

Kemgbe ụwa, e nwere ọtụtụ ndị ohu Jehova ji obi ha niile na-ejere ya ozi oge niile n’agbanyeghị nsogbu ndị na-abịara ha n’ụwa Setan. Olee otú anyị ga-esi egosi na anyị na-echeta ọrụ ha ji ‘ikwesị ntụkwasị obi na ịhụnanya na-arụ’?—1 Tesa. 1:3.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 Ị̀ ‘Na-agbalị Ka I Ruo Eruo’?

22 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna nwoke abụọ na-ezi onye na-egbu azụ̀ ozi ọma n’obodo Negombo. Ọ dị n’akụkụ osimiri, n’ebe ọdịda anyanwụ Siri Lanka

SIRI LANKA

MMADỤ OLE BI NA YA

20,860,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

5,600

NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE

641

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya