Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Nọvemba 15, 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
DISEMBA 29, 2014–JENỤWARỊ 4, 2015
Uru Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Baara Anyị
JENỤWARỊ 5-11, 2015
JENỤWARỊ 12-18, 2015
Anyị Kwesịrị Ịdị Nsọ n’Omume Anyị Niile
JENỤWARỊ 19-25, 2015
JENỤWARỊ 26, 2015–FEBỤWARỊ 1, 2015
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Uru Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Baara Anyị
Isiokwu a kwuru ihe mere obi kwesịrị iji sie anyị ike na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ nakwa na ọ dị ndụ taa. O kwukwara uru anyị ga-erite maka na Chineke kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma mee ka ọ bụrụ onye na-anaghị anwụ anwụ n’eluigwe. Ihe ọzọ o kwuru bụ otú mbilite n’ọnwụ Jizọs si gbasa ozi ọma anyị na-ekwusa.
▪ Ihe Mere Anyị Ga-eji Dị Nsọ
▪ Anyị Kwesịrị Ịdị Nsọ n’Omume Anyị Niile
Isiokwu abụọ a ga-akọwa ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ Levitikọs, mee ka anyị mata ihe mere Jehova ji chọọ ka ndị ya dị nsọ nakwa otú anyị ga-esi dị nsọ n’anya Chineke. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi na-adị nsọ n’omume anyị niile.
▪ “Ndị Chineke Ha Bụ Jehova”
▪ “Ugbu A, Unu Bụ Ndị Chineke”
Ọ na-esiri ụfọdụ ndị anyị na-amụrụ Baịbụl ike ịghọta na Jehova nwere naanị otu okpukpe n’ụwa. Ha na-ekwu na Chineke na-anabata ofufe ndị mmadụ ji obi ha niile na-efe ya, n’agbanyeghị okpukpe ha nọ. Isiokwu abụọ a kwuru ihe mere anyị kwesịrị iji mata ndị bụ́ ndị Chineke ma soro ha na-ejere ya ozi.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ndị nkwusa nọ ozi ọma n’obodo Santiago de Kuba, nke bụ́ obodo nke abụọ kacha ibu n’agwaetiti a kpọrọ Kuba. Ihe e ji mara ndị obodo a bụ egwú ha na-akụ na otú ha si agba egwú
KUBA
MMADỤ OLE BI NA YA
11,163,934
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
96,206
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE
9,040