Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w15 2/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
w15 2/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

Febụwarị 15, 2015

© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

EPREL 6-12, 2015

Na-eṅomi Otú Jizọs Si Dị Umeala n’Obi na Otú O Si Nwee Ọmịiko

PEEJI NKE 5 • ABỤ: 5, 84

EPREL 13-19, 2015

Na-eṅomi Otú Jizọs Si Gosi na O Nwere Obi Ike na Nghọta

PEEJI NKE 10 • ABỤ: 99, 108

EPREL 20-26, 2015

Ịkwadebe Mba Niile Maka “Ozizi Jehova”

PEEJI NKE 19 • ABỤ: 98, 104

EPREL 27, 2015–MEE 3, 2015

Jehova Na-eduzi Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa n’Ụwa Niile

PEEJI NKE 24 • ABỤ: 103, 66

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Na-eṅomi Otú Jizọs Si Dị Umeala n’Obi na Otú O Si Nwee Ọmịiko

▪ Na-eṅomi Otú Jizọs Si Gosi na O Nwere Obi Ike na Nghọta

Baịbụl gbara anyị ume ka anyị na-esochi nzọụkwụ Jizọs anya. (1 Pita 2:21) Ebe ọ bụ na anyị ezughị okè, ànyị nwere ike iṅomi Jizọs? N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-atụle ihe anyị ga-eme ka anyị nwee ike iṅomi otú o si dị umeala n’obi na otú o si nwee ọmịiko. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-eleba anya n’otú anyị ga-esi nwee obi ike na nghọta iji gosi na anyị na-eso nzọụkwụ ya.

▪ Ịkwadebe Mba Niile Maka “Ozizi Jehova”

▪ Jehova Na-eduzi Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa n’Ụwa Niile

Isiokwu nke mbụ gosiri otú Jehova si nyere Ndị Kraịst oge mbụ aka ikwusa ozi ọma. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-atụle ihe ndị na-eme ka ọ dịrị anyị mfe ịna-ekwusa ozi ọma n’ụwa niile n’oge anyị a.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 Onyinye Pụrụ Iche E Nyere Ndị Japan

15 Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma

29 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna na-enye mmadụ Teta! n’agwaetiti Bali, nke dị n’Indonisha mgbe ha nọ n’ozi ụlọ n’ụlọ. A nabatara ha nke ọma otú ndị Indonisha si anabata ndị mmadụ

INDONISHA

MMADỤ OLE BI NA YA

237,600,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

24,521

NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE

2,472

Ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche dị 369 na-ekwusa ozi ọma n’agwaetiti dị 28

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya