Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Julaị 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
ỌGỌST 31, 2015–SEPTEMBA 6, 2015
Na-eme Ka Paradaịs Ime Mmụọ Makwuo Mma
PEEJI NKE 7
SEPTEMBA 7-13, 2015
PEEJI NKE 14
SEPTEMBA 14-20, 2015
Jiri Obi Gị Niile Na-akwado Alaeze Chineke
PEEJI NKE 22
SEPTEMBA 21-27, 2015
Ebe A Ka Anyị Na-anọ Efe Jehova
PEEJI NKE 27
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Na-eme Ka Paradaịs Ime Mmụọ Makwuo Mma
Ndị ohu Jehova niile nọ n’ụwa dị n’otu, nweekwa udo pụrụ iche ná nzukọ Chineke. Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ndokwa Jehova mere ka anyị nwee ike ịna-efe ya? Oleekwa otú onye ọ bụla n’ime anyị ga-esi mee ka paradaịs ime mmụọ anyị makwuo mma? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu a.
▪ “Nnapụta Unu Na-eru Nso”
Isiokwu a ga-akọwa ụfọdụ n’ime ihe ọma ga-eme n’oge na-adịghị anya. Ọ ga-emekwa ka anyị mata ihe mere obi kwesịrị iji sie ndị Chineke ezigbo ike na ọ ga-anapụta ha n’oké mkpagbu na-abịanụ.
▪ Jiri Obi Gị Niile Na-akwado Alaeze Chineke
Ọtụtụ ndị n’ụwa Setan ji obi ha niile na-akwado obodo ha, omenala ha, ma ọ bụ agbụrụ ha. Ma, Ndị Kraịst kwere Jehova nkwa na ọ bụ ya ka ha ga na-akwado. Isiokwu a ga-atụle ihe mere na anyị anaghị etinye aka n’esemokwu ụwa a nakwa otú anyị ga-esi zụọ uche anyị na akọnuche anyị ịna-akwado naanị Jehova na Alaeze ya.
▪ Ebe A Ka Anyị Na-anọ Efe Jehova
Ndị Jehova n’ụwa niile na-anọ n’ọtụtụ puku Ụlọ Nzukọ Alaeze na ebe ndị ọzọ efe Jehova. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe ndị e kwuru na Baịbụl ga-enyere anyị aka ịmata otú anyị kwesịrị isi na-ele Ụlọ Nzukọ Alaeze anya, otú e si enweta ego e ji arụ ya, na otú e si arụzi ya ka anyị nwee ike ịna-eto Jehova.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Rọshịa
12 Ijere Jehova Ozi ‘n’Oge Ọdachi’
20 È Nwere Ihe O Mere ma Ọ Bụrụ na E Nweghị Onye Na-ahụ Ihe Ị Na-arụ?
32 Ị̀ Maara?
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna ndị gara ozi ọma n’ime ime obodo ndị dị na Saịberịa kwụsịtụrụ ka ha rie nri ehihie
RỌSHỊA
MMADỤ OLE BI NA YA
143,930,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA