Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Septemba 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
ỌKTOBA 26, 2015–NỌVEMBA 1, 2015
Ị̀ Na-agba Mbọ Itozu Okè Ka Kraịst?
PEEJI NKE 3
NỌVEMBA 2-8, 2015
Akọnuche Gị Ọ̀ Na-eduzi Gị Nke Ọma?
PEEJI NKE 8
NỌVEMBA 9-15, 2015
PEEJI NKE 13
NỌVEMBA 16-22, 2015
Olee Otú Jehova Si Egosi na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya?
PEEJI NKE 18
NỌVEMBA 23-29, 2015
Olee Otú Anyị Ga-esi Gosi na Anyị Hụrụ Jehova n’Anya?
PEEJI NKE 23
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Ị̀ Na-agba Mbọ Itozu Okè Ka Kraịst?
▪ Akọnuche Gị Ọ̀ Na-eduzi Gị Nke Ọma?
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’otú ndị ohu Chineke ga-esi na-agbalịsi ike ka ha na Jehova na-adịkwu ná mma, ka ha bụrụ Ndị Kraịst tozuru okè. Anyị ga-atụlekwa otú anyị ga-esi na-azụ akọnuche anyị nakwa otú anyị ga-esi jiri ya na-ekpebi ihe ziri ezi.
▪ ‘Guzosie Ike n’Okwukwe’
Anyị ga-amụta ihe bara uru banyere okwukwe n’otú Pita si gbaa mbọ ịga ije n’elu Oké Osimiri Galili. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịchọpụta ma okwukwe anyị ọ̀ nyụwala ka ọkụ, gosikwa otú anyị ga-esi mee ka o sie ike.
▪ Olee Otú Jehova Si Egosi na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya?
▪ Olee Otú Anyị Ga-esi Gosi na Anyị Hụrụ Jehova n’Anya?
Ịhụnanya Jehova nwere n’ebe anyị nọ na otú anyị si jiri obi anyị niile hụ ya n’anya na-eme ka anyị nwee ezigbo obi ụtọ. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle otú Jehova si egosi na ọ hụrụ anyị n’anya na otú anyị ga-esi gosi na anyị hụrụ ya n’anya.
ISIOKWU ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ndị Ịtali nọ́ n’ọgbakọ jí asụsụ Chaịniiz amụ ihe na-ezi ndị bịara ilegharị anya na Rom ozi ọma. Kwa ọnwa, ọtụtụ na-ewere akwụkwọ anyị n’ihe a na-akwagharị akwagharị e dewere n’akụkụ ebe ndị a ma ama
ỊTALI
MMADỤ OLE BÍ NA YA
60,782,668
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
251,650
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ
33,073
Ndị nkwusa karịrị puku iri abụọ na anọ na-ekwusa ozi ọma n’iri asụsụ atọ na asaa a na-asụ ná mba ndị ọzọ