Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Ọktoba 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
NỌVEMBA 30, 2015–DISEMBA 6, 2015
Ị̀ Na-ahụ Otú Chineke Si Enyere Gị Aka?
PEEJI NKE 4
DISEMBA 7-13, 2015
PEEJI NKE 9
DISEMBA 14-20, 2015
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova
PEEJI NKE 18
DISEMBA 21-27, 2015
Na-atụgharị Uche n’Okwu Chineke Nakwa n’Ihe Ndị O Kere
PEEJI NKE 23
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Ị̀ Na-ahụ Otú Chineke Si Enyere Gị Aka?
▪ “Nyekwuo Anyị Okwukwe”
N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-amụta otú anyị ga-esi mata na Chineke na-enyere anyị aka nakwa otú anyị ga-esi ghara ime ka ndị na-ekweghị ahụ aka Chineke. Isiokwu nke abụọ ga-atụle uru okwukwe bara, otú anyị ga-esi na-eme ka okwukwe anyị sie ike, na otú anyị ga-esi na-egosi na anyị nwere okwukwe.—Hib. 11:6.
▪ Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova
▪ Na-atụgharị Uche n’Okwu Chineke Nakwa n’Ihe Ndị O Kere
Taa, e nwere ọtụtụ ihe nwere ike ịdọpụ uche anyị n’ozi anyị na-ejere Jehova. Gịnị ga-enyere anyị aka ịna-elekwasị anya n’ihe ndị ka mkpa? Otu n’ime ihe ga-enyere anyị aka bụ ịna-agụ Okwu Chineke. Olee otú anyị ga-esi eritekwu uru n’ịmụ Baịbụl? Isiokwu abụọ a ga-aza ajụjụ ndị a.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
3 “Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”
14 Ọ Kwaghị Mmakwaara Maka Ihe O Kpebiri Mgbe Ọ Na-eto Eto
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe otu nwanna nwoke na-eduzi nzukọ ozi ubi n’obere obodo Sent Helins dị́ na Tazmenia
TAZMENIA DỊ́ N’ỌSTRELIA
MMADỤ OLE BÍ NA YA
514,800
ỌGBAKỌ OLE DỊ́ NA YA
24
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
1,779
MMADỤ OLE OTU ONYE KETARA IZI OZI ỌMA