Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Nọvemba 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
DISEMBA 28, 2015–JENỤWARỊ 3, 2016
Zụọ Ụmụ Gị Ka Ha Na-efe Jehova—Nke Mbụ
PEEJI NKE 3
JENỤWARỊ 4-10, 2016
Zụọ Ụmụ Gị Ka Ha Na-efe Jehova—Nke Abụọ
PEEJI NKE 8
JENỤWARỊ 11-17, 2016
Jehova Chineke Hụrụ Anyị n’Anya
PEEJI NKE 16
JENỤWARỊ 18-24, 2016
Ị̀ Hụrụ “Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”?
PEEJI NKE 21
JENỤWARỊ 25-31, 2016
Ihe Ndị Merela Kemgbe Otu Narị Afọ Alaeze Chineke Chịwara
PEEJI NKE 26
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Zụọ Ụmụ Gị Ka Ha Na-efe Jehova—Nke Mbụ
▪ Zụọ Ụmụ Gị Ka Ha Na-efe Jehova—Nke Abụọ
Jehova nyere ndị nne na nna ọrụ dị́ ezigbo mkpa, ya bụ, ịzụ ụmụ ha ka ha na-efe ya. Isiokwu abụọ a ga-eme ka ndị nne na nna mụta otú Jizọs si kụziere ndị na-eso ụzọ ya ihe nakwa otú o si gosi na ọ hụrụ ha n’anya, dị umeala n’obi, nweekwa nghọta.
▪ Jehova Chineke Hụrụ Anyị n’Anya
▪ Ị̀ Hụrụ “Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”?
Isiokwu nke mbụ ga-eme ka o doo anya na Jehova Chineke hụrụ anyị n’anya. Ọ ga-akọwakwa otú Chineke si gosi na ya hụrụ ụmụ mmadụ n’anya. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-eleba anya n’otú ndị ohu Jehova si egosi na ha hụrụ ndị agbata obi ha n’anya.
▪ Ihe Ndị Merela Kemgbe Otu Narị Afọ Alaeze Chineke Chịwara
Isiokwu a kwuru ihe ndị e merela iji kwusaa ozi ọma kemgbe otu narị afọ Alaeze Chineke chịwara. Anyị ga-amata ụfọdụ ngwá ọrụ ndị e ji kwusaa ozi ọma nakwa ụzọ ọhụrụ ndị e si ekwusa ya. Anyị ga-ahụkwa ụzọ dị́ iche iche e sirila zụọ ndị nkwusa Alaeze kemgbe ahụ.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
13 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe onye nlekọta sekit na ụfọdụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche nọ n’ụgbọ mmiri na-aga n’osimiri Amazọn. Ha na-eji obi ụtọ ekwusa ozi ọma n’ime ime obodo ndị dị́ n’akụkụ osimiri ahụ
BRAZIL
MMADỤ OLE BÍ NA YA
203,067,835
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
794,766
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE
84,550
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2014)