Nke A Na-amụ Amụ
NỌVEMBA 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 26, 2016 RUO JENỤWARỊ 29, 2017
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A::
ANGOLA
Ebe ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche ji broshọ bụ́ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi na-amụrụ mmadụ ihe n’asụsụ ndị ogbi n’obodo Benguela. Obi dị ndị nkwusa iri bụ́ ndị ogbi n’obodo ahụ ụtọ na mmadụ iri isii na abụọ bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’afọ 2015
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
115,948
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
502,848
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
529,827
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.