Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE N’EPREL 3 RUO 9, 2017
3 Ihe Jehova Bu n’Obi Ga-emezu
IZU NA-AMALITE N’EPREL 10 RUO 16, 2017
8 Ihe Mgbapụta Bụ ‘Onyinye Zuru Okè’ Nna Anyị nke Eluigwe Nyere Anyị
Àjà ahụ Kraịst ji ndụ ya chụọ dị ezigbo mkpa n’okwukwe anyị nakwa n’otú Jehova ga-esi mezuo ihe o bu n’obi kee ụmụ mmadụ. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’ihe mere ihe mgbapụta ahụ ji dị mkpa, uru ọ bara, na otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka onyinye a na-enweghị atụ Nna anyị nke eluigwe nyere anyị.
13 Akụkọ Ndụ—Anyị Hụrụ Ọtụtụ Ụzọ Jehova Si Meere Anyị Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ
IZU NA-AMALITE N’EPREL 17 RUO 23, 2017
IZU NA-AMALITE N’EPREL 24 RUO 30, 2017
23 Ònye Na-eduzi Ndị Chineke Taa?
Kemgbe ọtụtụ puku afọ, e nwere ndị Jehova si n’aka ha na-eduzi ndị ya. Gịnị mere anyị ga-eji kwuo na Jehova na-akwado ndị a? Olee otú anyị si mara na ọ na-akwado ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi taa? N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’ihe atọ na-eme ka a mata ndị na-anọchite anya Chineke.