Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
FEBỤWARỊ 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: EPREL 3 RUO 30, 2017
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
ITIOPIA
Ebe nwanna ji Baịbụl na-ezi ụmụ nwoke abụọ ozi ọma n’obodo bụ́ ugwu ugwu n’Itiopia. Ụmụ nwoke ahụ ji ákwà e ji aka kpaa kpuchie onwe ha otú ndị obodo ahụ na-emekarị
MMADỤ OLE BI NA YA
99,391,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
10,083
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
25,323
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.