Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
MACH 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MEE 1 RUO 28, 2017
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
ROMENIA
Ọ na-atọ okenye a na nwunye ya ụtọ izi ndị yiri atụrụ ozi ọma n’ebe ugwu Romenia ma ha gbasaa ọmụmụ ihe n’ụbọchị Sọnde. N’ebe a, ha na-ezi ndị agbata obi ha abụọ na-atụchasị ajị atụrụ ozi ọma.
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
40,575
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
25,623
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
78,300
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.