Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 3 RUO 30, 2018
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
VENEZUELA
Ebe nne na ụmụ ya na-atụrụ ndụ mgbe ha nọ n’ozi ọma n’obodo Telaris de Palo Grande, dị na Karakas
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
149,355
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
209,866
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
478,266
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.