Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
3 Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga, Ya Bụ n’Afọ 1918
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 3 RUO 9, 2018
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 10 RUO 16, 2018
Ọtụtụ ndị na-agha ụgha taa. Olee otú o si malite? Olee ụgha kachanụ a ghatụrụla? Gịnị ka anyị ga-eme ka a ghara imegharị anyị anya, oleekwa otú anyị ga-esi na-agwa ibe anyị eziokwu? Olee otú anyị ga-esi eji Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe akụzi eziokwu ma anyị gaa ozi ọma? Isiokwu abụọ a ga-aza ajụjụ ndị a.
17 Akụkọ Ndụ—Jehova Gọziri Mkpebi M Mere nke Ukwuu
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 17 RUO 23, 2018
22 Tụkwasị Kraịst Onye Ndú Anyị Na-arụsi Ọrụ Ike Obi
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 24 RUO 30, 2018
27 Ka Obi Na-eru Gị Ala n’Agbanyeghị Otú Ihe Nwere Ike Isi Gbanwee ná Ndụ Gị
Ebe anyị bụ ndị na-ezughị okè, o nwere ike isiri anyị ike ịnabata mgbanwe ndị e nwere ma ná ndụ anyị ma ná nzukọ Jehova. Isiokwu abụọ a ga-eme ka obi nọgide na-eru anyị ala, meekwa ka anyị tụkwasị Onye Ndú anyị na-arụsi ọrụ ike bụ́ Kraịst obi, ma mgbe ihe gbanwere ná ndụ anyị na mberede.
32 Ị̀ Maara?