Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Gịnị Mere M Ji Ekwukarị Ihe M Na-emecha Kwaara Mmakwaara?
Olee ndụmọdụ nwere ike inyere gị aka ịna-eche echiche tupu gị ekwuo okwu?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa INWE OKWUKWE NA CHINEKE, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na A Na-achọ Nwa M Okwu?
Lee ihe anọ nwere ike inyere gị aka ịkụziri nwa gị ihe ọ ga-eme ma a chọwa ya okwu.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ, pịzie ỊZỤ ỤMỤ.