Nke A Na-amụ Amụ
NỌVEMBA 2019
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 30, 2019 RUO FEBỤWARỊ 2, 2020
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
N’Ụbọchị Mkpuchi Mmehie, nnukwu onye nchụàjà Izrel na-eji ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na icheku ọkụ banye n’Ebe Kacha Nsọ iji mee ka ebe ahụ na-esi ísì ọma. E mechaa, ya ejiri ọbara anụ e ji achụ àjà mkpuchi mmehie banyekwa n’Ebe Kacha Nsọ (A ga-akọwa ya n’isiokwu nke 47, paragraf nke 4)