Akụkọ Ozi January
Av.Av.Av.Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 422 131.9 11.8 59.6 10.5
Pios. 17,853 71.8 6.6 27.0 5.7
Aux. Pios. 6,180 57.8 4.3 17.1 3.5
Pubs. 169,508 11.4 0.9 3.8 1.0
NGỤKỌTA 193,963 Ndị E Mere Baptism: 1,048
Anyị nwere obi ụtọ inye akụkọ nke ọnụ ọgụgụ kasị elu ná ndị nkwusa, na-enwe 193,963 ndị nyere akụkọ ozi na January. Nke a ji 2,363 karịa ọnụ ọgụgụ ikpeazụ kasị elu anyị na November. Ndị ọsụ ụzọ oge nile ruru 17,853. Anyị nwere 3,659 ọgbakọ ugbu a na Nigeria.