Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/96 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1996
Ozi Alaeze Anyi—1996
km 10/96 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe n’October: Ụtụ maka Teta! ma ọ bụ Ụlọ Nche ma ọ bụ maka magazin abụọ ahụ. Magazin ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa maka otu afọ: ₦400. Otu afọ maka ndị a na-ebipụta otu ugboro n’ọnwa ma ọ bụ ọnwa isii maka ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa: ₦200. November: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. A ga-eme mgbalị pụrụ iche iji sochie ntinye akwụkwọ nile na-ebu n’obi ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. December: Bekee—New World Translation ya na akwụkwọ bụ́ Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya? Yoruba—New World Translation of the Christian Greek Scriptures. Akwụkwọ ọzọ a pụrụ inyefe: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ ma ọ bụ akwụkwọ ọ bụla dị 192 peji. Asụsụ ndị ọzọ—Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ ma ọ bụ Akwukwọm nke Akukọ Bible. Akwụkwọ ọzọ a pụrụ inyefe: Akwụkwọ ọ bụla dị 192 peji. January: Bekee—Nlanarị Baa n’Ime Ụwa Ọhụrụ, The Bible—God’s Word or Man’s? Efịk na Hausa—Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala, True Peace and Security—From What Source? Igbo—Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya?, Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya, Irọrọ Uzọ Ndu nke Kachasi Nma, Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. Isoko—Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. Yoruba—Happiness—How to Find It, Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya, Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala, Ndu Nka Ọ̀ Bu Nani Ndu Dinu? RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Ihe ntinye dị ná mbipụta a nke Ozi Alaeze Anyị bụ “Usoro Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke Maka 1997,” e kwesịkwara idebe ya maka ntụaka n’ime 1997 nile.

◼ Society emepụtawo mbipụta CD-ROM ọhụrụ, Watchtower Library—1995 Edition, na Bekee, German, Italian, na Spanish. A haziri Watchtower Library—1995 Edition ịrụ ọrụ na Windows 3.1. Otú ọ dị, e jiriwo Windows 95 na Windows NT 3.51 nwalee ya nke ọma, o kwekọkwara n’ụzọ zuru ezu n’usoro Windows atọ ndị a e ji arụ ọrụ. A pụrụ iji ya eme ihe n’usoro OS/2 ji arụ ọrụ ma ọ dịghị mbipụta nke a ga-akwadebe maka kọmputa ndị bụ́ Macintosh. Tụkwasị na Bible Ntụaka, mbipụta nke Bekee ga-enwe Ụlọ Nche site na 1950 ruo 1995, ihe hà ka mpịakọta 46. Ọ ga-enwekwa Teta!, Ozi Alaeze Anyị, na akwụkwọ, akwụkwọ nta, broshuọ, na traktị maka afọ 1970 ruo 1995. Ndị nwere mmasị na ya pụrụ izite ọda site n’ọgbakọ. Ọnụ ahịa ya (bụ́ nke pụrụ ịgbanwe) pụrụ ịbụ ihe dị ka ₦3,200. Etinyekọtala ego ya ugbu a. A ga-akwụ ụgwọ mgbe e nwetara ihe ndị ahụ. Biko rịba ama na ọ bụ iwu na onye na-atụ ọda ahụ aghaghị ịkwụpụ ụgwọ ozugbo e nyere ya ihe ndị ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya