Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/99 p. 2
  • Nzukọ Ije Ozi Maka May

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nzukọ Ije Ozi Maka May
  • Ozi Alaeze Anyi—1999
  • Isiokwu Nta
  • Izu Na-amalite May 3
  • Izu Na-amalite May 10
  • Izu Na-amalite May 17
  • Izu Na-amalite May 24
  • Izu Na-amalite May 31
Ozi Alaeze Anyi—1999
km 5/99 p. 2

Nzukọ Ije Ozi Maka May

Izu Na-amalite May 3

Abụ nke 7

8 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Ịma Ọkwa ndị a họtara n’Ozi Alaeze Anyị. Akụkọ Ọchịchị Chineke.

17 min: “Kụziere Ndị Ọzọ Ịbara Onwe Ha Uru.” Mee ka okwu mmeghe ghara iru otu minit, jirikwa ntụle ajụjụ na azịza sochie ya. N’iji isi nke 13 nke akwụkwọ Ihe Ọmụma eme ihe, gosi otú ndị mmadụ si erite uru n’ụzọ bara uru site n’ịmụ, ịghọta, na itinye ụkpụrụ Bible n’ọrụ.

20 min: “Ụzọ Isi Mụbaa Ozi Gị.” Ndị okenye abụọ atụlee isiokwu ahụ n’ịza ajụjụ dị iche iche ndị na-ege ntị ga-ajụ. Otu onye nkwusa dị afọ iri na ụma, otu di na nwunye, na otu nwanna nwoke laworo ezumike nká ajụọ ụzọ ndị ha pụrụ isi mụbaa ozi ha. A tụọ aro ndị bara uru site n’isi nke 9 nke akwụkwọ Ozi Anyị, na-elekwasị anya na “Gịnị Bụ Ihe Mgbaru Ọsọ Ime Mmụọ Gị Maka Ọdịnihu?,” peji nke 116-118. Ndị nkwusa ahụ ekwupụta ekele ha nwere maka ihe ọmụma na-enye aka ndị Society na-enye bụ́ ndị na-egosi ụzọ isi mee atụmatụ maka ozi ka ukwuu n’ọdịnihu dị nso.

Abụ nke 11 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite May 10

Abụ nke 15

10 min: Ịma ọkwa ọgbakọ.

15 min: “Ọ̀ Bụ Ohi n’Ezie?” Okwu dabeere n’Ụlọ Nche nke April 15, 1994, peji nke 19-21. Mesie ike okwu ndị akwụkwọ bụ́ Webster’s New Dictionary of Synonyms ji mee ihe maka iwere na iwepụ ihe onye ọzọ n’emeghị ka ọ mara ma ọ bụ mgbe ọ na-ekwetaghị. Kwuo na ‘iwere ihe onye ọzọ n’emeghị ka ọ mara ma ọ bụ mgbe ọ na-ekwetaghị’ bụ mmehie e ji achụ mmadụ n’ọgbakọ.

20 min: “Mgbakọ Distrikti ‘Okwu Amụma nke Chineke’ nke 1999.” (Paragraf nke 1-11) Nke odeakwụkwọ ga-eme. Ajụjụ na azịza. Gụpụta paragraf nke 4, 5 na 7. Mesie ike ihe ndị mere anyị kwesịrị iji jezuo mgbakọ ahụ, gụnyere nnọkọ nke Friday. Mesie ike mkpa ọ dị ịgbaso ntụzi Society n’okwu banyere inye ụlọ. Jaa ụmụnna mma maka irube isi ná ndokwa Society.

Abụ nke 19 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite May 17

Abụ nke 27

10 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Akụkọ ndekọ ego.

15 min: “Mee Atụmatụ Tupu Oge Eruo!” Okwu nke ga-atụleghachi ihe omume ọchịchị Chineke nile e mere atụmatụ ha n’ọgbakọ n’ọnwa ụfọdụ na-abịanụ. Gbaa mmadụ nile ume idetu ụbọchị ndị ahụ na kalenda ha, ka ha gharakwa ikwe ka ihe ọ bụla gbochie ha.

20 min: “Mgbakọ Distrikti ‘Okwu Amụma nke Chineke’ nke 1999.” (Paragraf nke 12-19) Ajụjụ na azịza. Gụpụta paragraf nke 16-18. Jiri akụkụ akwụkwọ nsọ ndị e hotara na ndị e zoro aka na ha mee ihe iji mesie ya ike ihe mere uwe, ejiji, na àgwà anyị ji chọọ ka anyị lebara ha anya nke ọma.

Abụ nke 29 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite May 24

Abụ nke 41

10 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Maa ọkwa ndokwa ozi ubi maka ngwụsị izu.

15 min: Igbe Ajụjụ. Okwu onye okenye ga-ekwu.

20 min: Ànyị Na-ekere Òkè n’Ọrụ Nkewa? Okwu na-akpali akpali nke onye nlekọta ije ozi ga-ekwu, nke dabeere n’Ụlọ Nche, July 1, 1997, peji nke 30-31.

Abụ nke 32 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite May 31

Abụ nke 43

15 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Chetara mmadụ nile inye akụkọ ozi ubi ha maka May. Tụlee akwụkwọ a ga-enyefe na June. Mee ihe ngosi nke ụzọ iche ihe n’ihu mmadụ.

15 min: Mkpa ọgbakọ.

15 min: Gịnị Dị Njọ n’Okpukpe M? Nkwurịta okwu nke ndị ohu na-eje ozi abụọ ga-enwe. Anyị na-ezute ọtụtụ ndị na-aṅa ntị n’eziokwu ahụ ma nwee mmasị n’ebe Ndịàmà Jehova nọ. Otú ọ dị, nkekọ ha na chọọchị ha nọgidere na-enwe na-adọla ha azụ. Ọ na-esiri ha ike ikweta na ọ bụ nanị anyị na-ekpe ezi okpukpe nakwa na ụdị ofufe ha bụ nke ụgha. Nke a na-aghọ ihe mgbochi gbara ọkpụrụkpụ n’ọganihu ime mmụọ ha. Ụmụnna ahụ atụleghachi ihe isii ahụ e hotara na peji nke 204 nke akwụkwọ Reasoning, bụ́ nke gosiri n’ụzọ doro anya na okpukpe ndị ọzọ adịghị agbaso Bible. Gbaa ndị na-ege ntị ume iji isi ihe ndị a mee ihe n’ụzọ akọ n’inyere ndị nwere obi eziokwu aka inyocha nkwenkwe okpukpe ha.

Abụ nke 50 na ekpere mmechi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya