Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/01 p. 2-7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2001
Ozi Alaeze Anyi—2001
km 3/01 p. 2-7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na March: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. A ga-eme mgbalị pụrụ iche ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. April na May: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Ebe e gosiri mmasị mgbe a gara nletaghachi, a pụrụ inyefe ụtụ. Nyefee akwụkwọ Ihe Ọmụma ma ọ bụ broshuọ Na-achọ, na-eburu n’obi ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. June: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Tinye uche n’ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi.

◼ Ndị nkwusa chọrọ ije ozi dị ka ndị ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa April kwesịrị ime ndokwa ha ugbu a ma tinye akwụkwọ ha n’oge. Nke a ga-enyere ndị okenye aka ime ndokwa ndị dị mkpa maka ozi ubi ma nwee magazin na akwụkwọ ndị ọzọ n’ọ̀tụ̀tụ̀ ga-ezu ezu. E kwesịrị ịmara ọgbakọ ọkwa aha ndị nile a kwadoworo ịrụ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka.

◼ A ga-eme Ememe Ncheta na Sunday, April 8, 2001. A gaghị enwe nzukọ n’ụbọchị ahụ ma e wezụga nke ije ozi ubi. Ndị okenye pụrụ ime ndokwa kwesịrị ekwesị maka iduzi Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche n’ụbọchị ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya