Akụkọ Ozi April
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 458 135.0 25.2 65.5 12.2
Pios. 26,734 51.3 8.4 20.2 5.4
Aux. Pios. 22,352 43.9 6.3 13.4 3.3
Pubs. 191,369 10.2 1.8 3.7 1.1
NGỤKỌTA 240,913 Ndị E Mere Baptism: 421
E ruru ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa bụ́ 240,913 n’April. E rukwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu n’akwụkwọ, broshuọ, na magazin ndị e nyefere, nletaghachi ndị e mere, na ọmụmụ Bible ndị e duziri. Anyị na-ekele Jehova maka akụkọ ozi ọma a.