Akụkọ Ozi April
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 459 133.6 30.3 60.2 12.8
Pios. 26,999 51.3 13.2 20.2 5.3
Aux. Pios. 13,487 44.3 10.1 13.8 3.5
Pubs. 207,510 10.1 2.9 3.7 1.1
NGỤKỌTA 248,455 Ndị E Mere Baptizim: 562
Anyị na-aṅụrị ọṅụ na anyị ruru ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke abụọ na-esochi onwe ha n’ime afọ ije ozi a, na-enwe ndị nkwusa dị 248,455 n’April. Nke a ji ndị nkwusa 962 karịa ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị nweburu na March. Anyị na-ekele Jehova maka ngọzi ọ na-agọzi ọrụ anyị.