Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 504 136.1 38.2 62.5 13.5
Pios. 27,331 51.0 13.7 20.1 5.4
Aux. Pios. 5,533 47.4 11.0 15.8 4.2
Pubs. 222,467 10.4 3.3 3.9 1.2
NGỤKỌTA 255,835 Ndị E Mere Baptizim: 463
Obi dị anyị ụtọ iji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 255,835 mechie afọ ije ozi nke 2002 n’August. Nke a ji mmadụ 7,380 karịa ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị nwere n’April. Anyị na-ekele Jehova maka ngọzi ọ gọziri mgbalị anyị.