Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/03 p. 2-7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 7/03 p. 2-7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na July na August: A pụrụ iji nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị na-esonụ nwere peeji 32 mee ihe: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị Ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, “Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ,” Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs, na Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya? September: Bịaruo Jehova Nso. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ iji Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel! ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala mee ihe. October: Nyefee magazin Ụlọ Nche na Teta! N’ebe e gosiri mmasị, nyefee broshuọ Na-achọ, na-eme mgbalị pụrụ iche iji malite ọmụmụ Bible.

◼ Malite na September, ndị nlekọta sekit ga na-ekwu okwu ihu ọha isiokwu ya bụ “N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Na-atụ Egwu Ezi Chineke Ahụ?”

◼ A na-ezitere ọgbakọ nke ọ bụla fọm Literacy Report abụọ. Mgbe unu dejupụtasịrị ha, biko ziterenụ Society otu n’ime ha n’August 1. Debenụ otu na faịlụ ọgbakọ.

◼ E mewo mgbanwe ndị na-esonụ ‘n’Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti nke 2003’ bụ́ nke pụtara n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke May 2003. Biko onyeisi oche ndị nlekọta nke ọgbakọ ọ bụla a gbanwere ebe ma ọ bụ ụbọchị ha ga-enwe mgbakọ kwesịrị ime ndokwa ka a maa ya n’ọkwa ná Nzukọ Ije Ozi na-esonụ mgbe e nwetasịrị mbipụta Ozi Alaeze Anyị a.

October 10-12, 2003

MGBOKO UMUORIA 1 (Igbo) IB-10, 20

October 24-26, 2003

UBOGO 2 (Bekee) ME-19: K ruo Z; ME-22

October 31–November 2, 2003

IKOT EKPENE 1 (Efịk) EF-11: Ikot Abia Idem, Ikot Abiasom, na Usaka Annang; EF-12: A ruo L; EF-14: Ikot Ubom; EF-18: O ruo Z

UBOGO 3 (Bekee) ME-7: E ruo Z; ME-18: Emu Uno; ME-19: A ruo J

ZARIA 2 (Bekee) NE-1B: N ruo Z; NE-2: A ruo J

November 7-9, 2003

ENUGU 1 (Bekee) EE-12: Ayangba, Ochi-Lagos, Ogugu, Oguma Iso., Okpoga, Otukpa, Ubiadu; EE-17: Amanato, City Layout, Federal Housing, Hilltop, Ihe, Lakecity, Lakeside, Liberty, Odenigbo, na Trans Ekulu; EE-19: Mainland, Ndiagu, Onuasata, Real Estate, Station (Agbani), Uhueze, Umunevo, Urban, na Uwani

JOS 3 (Bekee) NE-3: A ruo M; NE-6: Ọgbakọ NILE E WEZỤGA Magami na Sabongari

ULI 3 (Igbo) IB-5: B ruo Z; IB-40

November 14-16, 2003

KATSINA ALA 1 (Bekee) EE-11A; EE-12: Adoka, Aliade, Etutekpe, Eupi, Igedde Central, Igumale, Obarike Ito, North Bank, South Bank, na Ugbokolo; EE-26: A ruo I; NE-6: Magami na Sabongari

SULEJA 3 (Bekee, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America) NE-5: A ruo F; NE-7: K ruo Z; NE-1A: Yelwa-Yauri

November 21-23, 2003

AGBOR 4 (Bekee) ME-11: Ọgbakọ nile e wezụga Memeh na Onyibe; ME-17: Afuda, Idumu-Otutu, Ebelle, Ebhoiyi, na Ujiogba

BENIN CITY 4 (Bekee) ME-20: A ruo I; ME-21: A ruo Om

UBOGO 6 (Bekee) ME-6: A ruo B; ME-7: A ruo D; ME-9: A ruo Az; ME-10 E WEZỤGA Enede, Farm Settlement, Igwete, Ishimili, Ndemili, Ogbe Onishe, Oloa, Umuekum, na Utagba Uno

November 28-30, 2003

AGBOR 5 (Bekee) ME-10: Farm Settlement, Igwete, Ishimili, Ndemili, Ogbe Onishe, Umuekum, na Utagba Uno; ME-14: Ọgbakọ ndị a na-ekenyeghị n’Agbor 3

IKOT EKPENE 5 (Efịk) EF-11: A ruo E na Ubot Oko; EF-14: J ruo Z na Ikot Obong Edong

December 5-7, 2003

AGBOR 6 (Esan) B-1B

BENIN CITY 6 (Edo) B-1A, 2

IKOT EKPENE 6 (Efịk) EF-11: J ruo O; EF-14: Ibiakpan, Ikot Akpa Edok, Ikot Ekon, Ikot Ikpa, Ikot Udo-Ika, Ikot Uko, na Ikot Umoh Essien; EF-18: A ruo N

MGBOKO UMUORIA 9 (Igbo) IB-11, 17; IB-19: A ruo M

UBOGO 8 (Urhobo) U-2: A ruo N; U-3: Ewu, Egbo, Ehere, Iwrogoni, Ogbe, Ohoror, Otovwodo, Uduere, Uduovhori, na Uneni; U-5; U-6: F ruo Z

December 12-14, 2003

IKOT EKPENE 7 (Efịk) A kagbuwo ya—Biko lee Ikot Ekpene 1, Ikot Ekpene 5, na Ikot Ekpene 6

December 19-21, 2003

AGBOR 8 (Igbo) IB-45

January 16-18, 2004

UBOGO 12 (Ijaw) RV-1, 2

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya