Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 500 127.2 41.3 61.1 13.3
Pios. 26,723 54.8 16.4 21.2 5.7
Aux. Pios. 6,826 48.1 12.4 15.9 4.0
Pubs. 236,559 10.8 4.0 4.2 1.2
NGỤKỌTA 270,608 Ndị E Mere Baptizim: 66
Obi dị anyị ụtọ iji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 270,608 mechie afọ ije ozi 2004 n’August. O ji ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ndị nkwusa 10,000 karịa ọnụ ọgụgụ kasị elu e nwere n’August 2003. Anyị nwekwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke akwụkwọ nta, broshuọ, na magazin ndị e nyefere, nletaghachi, na ọmụmụ Bible ndị e duziri. Ka otutu dịrị aha Jehova maka ngọzi ọ gọziri ọrụ anyị.