Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 680 125.9 47.6 58.6 12.8
Pios. 26,400 52.5 17.3 20.6 5.6
Aux. Pios. 5,673 47.9 14.0 15.9 4.2
Pubs. 244,003 10.4 4.3 4.1 1.2
NGỤKỌTA 276,756 Ndị E Mere Baptizim: 599
Obi dị anyị ụtọ iji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 276,756 n’ọnwa August mechie afọ ije ozi nke 2005. Anyị rukwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu ná ndị a na-eduziri ọmụmụ Bible, nke bụ́ 483,069. Anyị na-ekele Jehova maka ngọzi ya n’ozi anyị.