Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 478 125.8 37.9 60.8 13.9
Pios. 26,858 53.9 16.1 21.3 5.9
Aux. Pios. 8,187 48.2 13.1 16.3 4.2
Pubs. 250,932 10.7 4.1 4.1 1.3
NGỤKỌTA 286,455 Ndị E Mere Baptizim: 232
Ọ bụ nnọọ ihe agbamume ịhụ ka afọ ije ozi 2006 ji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 286,455 mechie! Anyị nwekwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke awa dị 4,591,995, nletaghachi dị 1,771,420, na mmadụ 518,875 a na-eduziri ọmụmụ Bible. Akụkọ ozi a na-egosi na anyị pụrụ inwekwu mmụba dị ukwuu n’ọdịnihu. Anyị na-ekele Jehova maka ịgọzi nnọọ mbọ anyị na-agba n’ozi ya.