Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke June 15
IZU NA-AMALITE NA JUNE 15
Abụ nke 175
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 6-9
Nke 1: Levitikọs 8:1-17
Nke 2: Ọ Bụghị Chineke Kpatara Nsogbu Ụwa (td 1A)
Nke 3: Ihe Mere Anyị Na-ekwesịghị Iji Na-agha Ụgha (lr isi nke 22)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Kwusaa Ozi Ọma. Okwu a ga-eji ịnụ ọkụ n’obi kwuo, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 279, paragraf nke 1-4.
Nkeji 10: Ọ Bụrụ na Mmadụ Asị, ‘Ekweere M n’Ozizi Evolushọn.’ Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche January 1, 2008, peeji nke 14-17. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú mmadụ ga-esi azaghachi onye sị, ‘Ekweere m na Chineke si n’Evolushọn Kee Mmadụ.’
Nkeji 10: “Kwadebe nke Ọma Tupu Ị Gawa Ịmụrụ Mmadụ Ihe.” Ajụjụ na Azịza.