Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na September 21
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBER 21
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 10 ¶9-15, igbe dị na p. 114
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 30-32
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 32:1-15
Nke 2: Gịnị Ga-eme Anyị ma Anyị Nwụọ? (lr isi nke 34)
Nke 3: Ịgba Àmà Na-eme Ka Ikpe Ọbara Ghara Ịma Anyị? (td 18CH)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 141
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Kwadebe inyefe Ụlọ Nche October 1 na Teta! October–December. Were nkeji ole na ole tụlee ihe dị na magazin ndị a. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo isiokwu ndị ga-aka amasị ndị bi n’ókèala unu. Gbaa otu ọsụ ụzọ ajụjụ ọnụ, onye bụ́ aka ochie n’ime ka ndị nwe ụlọ nwee mmasị na magazin anyị. Gwakwa ya ka o jiri otu n’ime magazin ahụ mee ihe ngosi.
Nkeji 10: “Bụrụ Aka Ochie n’Iji Baịbụl Akụzi Ihe.” Ajụjụ na azịza.
Nkeji 10: “Olee Otú Ị Ga-esi Na-aza Ajụjụ A Jụrụ Gị?” Ajụjụ na azịza.