Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na November 16
IZU NA-AMALITE NA NOVEMBER 16
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 12 ¶15-22, igbe dị na peeji nke 140
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 23-27
Nke 1: Diuterọnọmi 25:1-16
Nke 2: Ụmụaka Ndị Na-eme Ka Chineke Nwee Obi Ụtọ (lr isi nke 41)
Nke 3: Olee Ihe Ndị Anyị Kwesịrị Iwere Dị Ka Ihe Ndị Dị Nsọ?
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 146
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Nghọta Na-eme Ihe ma Na-eru n’Obi. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 258, paragraf nke 1, ruo peeji nke 259, paragraf nke 4.
Nkeji 10: Chee Ndị Nwere Mmasị Ihu ná Nzukọ Jehova. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 99, paragraf nke 2-4. Gwa otu onye nkwusa ka o jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi nke otu n’ime ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ ahụ.
Nkeji 10: ‘Ka Mmụọ Chineke Mee Ka Ị Na-anụ Ọkụ n’Obi.’ Ajụjụ na azịza.