Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na November 30
IZU NA-AMALITE NA NOVEMBER 30
Abụ nke 139
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 13 ¶5-15, igbe dị na peeji nke 150
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 32-34
Nke 1: Diuterọnọmi 32:1-21
Nke 2: Gịnị Bụ “Oké Ụbọchị Jehova”? (Zef. 1:14)
Nke 3: Olee Ndị Bụ Ụmụnne Anyị? (lr isi nke 43)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Akwụkwọ A Ga-enyefe na December. Gwa otu ezinụlọ ka ha mee ihe ngosi ebe ha na-akwadebe otú ha ga-esi zie ozi ọma. Nna nwe ụlọ ga-ebu ụzọ mee ihe ngosi otú yanwa ga-esi zie ozi ọma, otu onye ọzọ n’ezinụlọ atụlie aka sị ka ya mee nke ya.
Nkeji 10: “Anyị Bụ Ndịàmà Mgbe Niile.” Ajụjụ na azịza.
Nkeji 10: “Mgbakọ Sekit nke Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Imebi Mmekọrịta Anyị na Chineke.” Ajụjụ na azịza.