Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 12
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 12
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ndị Eze 9-11
Nke 1: 1 Ndị Eze 9:10-23
Nke 2: Alaeze Chineke Ga-eweta Ọgwụgwọ Anụ Ahụ́ Na-adịgide Adịgide (td 19B)
Nke 3: Otú Ezigbo Ndị Kraịst Si Egosi na Ha Nwere Amamihe nke Si n’Elu (Jems 3:17)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Ị̀ Nwaala Ime Ya? Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. Jiri nkeji ole na ole kọwaa ihe ndị e kwuru n’isiokwu ndị a gbara n’Ozi Alaeze Anyị n’oge na-adịbeghị anya: “Gbalịsie Ike Na-ezi Ụmụ Nwoke Ozi Ọma” (8/09), “Anyị Bụ Ndịàmà Mgbe Niile” (11/09), na “Nyere Onye Gị na Ya So n’Ozi Ọma Ezigbo Aka” (3/10). Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ha si mee ihe ndị a tụrụ aro ha n’isiokwu ndị ahụ nakwa uru ndị ha ritere.
Nkeji 15: “Ọrụ Kacha Mkpa ná Ndụ Anyị.” Ajụjụ na azịza.