Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgost 9
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 9
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 8 ¶18-22, igbe dị na p. 86
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ndị Eze 21-22
Nke 1: 1 Ndị Eze 22:1-12
Nke 2: Hel Abụghị Ebe A Na-emekpa Mmadụ Ahụ́ (td 13A)
Nke 3: Gịnị Ka Ekpere Ịlaịja Kpere Na-akụziri Anyị Gbasara Ekpere? (Jems 5:18)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Olee Ihe Mgbaru Ọsọ Ime Mmụọ Ndị I Nwere? Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 117, paragraf nke 1, ruo peeji nke 118, paragraf nke 3. Jụọ ndị na-ege ntị ka ha kọọ otú ndị mụrụ ha ma ọ bụ ndị ọzọ si nyere ha aka isetịpụ ihe mgbaru ọsọ ịbụ ọsụ ụzọ oge niile.
Nkeji 20: “Ị Ga-agbali Àmà n’Oge Ị Na-anọghị n’Ozi!”—Nkebi nke Mbụ. Ajụjụ na azịza. Tụlee paragraf nke 1-8. Gwa otu onye nkwusa ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ka ha mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee ihe ndị a tụrụ aro ha na paragraf ndị ahụ.