Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 27
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 27
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 23-25
Nke 1: 2 Ndị Eze 23:1-7
Nke 2: Ọ Bụ Naanị Jehova Ka E Kwesịrị Ife Ofufe (td 17CH)
Nke 3: Olee Otú Ezi Ndị Kraịst Ga-esi Na-eme Ka Ìhè Ha Na-enwu? (Mat. 5:14-16)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Jikere Inyefe Magazin nke Ọnwa Ọktoba. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri otu nkeji ma ọ bụ nkeji abụọ kwuo ihe ndị dị na magazin ndị ahụ. Họrọzie isiokwu abụọ ma ọ bụ atọ ma gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ajụjụ ha nwere ike ịjụ ndị nwe ụlọ ma ha jiri isiokwu ahụ nyefewe ha magazin ndị ahụ, ha kwuokwa amaokwu Baịbụl ha ga-agụrụ ha. Mee ihe ngosi otú e nwere ike isi nyefee magazin nke ọ bụla.
Nkeji 15: “Ị̀ Ga-amalitere Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl n’Ọnwa Ọktoba?” Ajụjụ na azịza. Mee otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ.