Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọktoba 4
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 4
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ihe E Mere 1-4
Nke 1: 1 Ihe E Mere 1:1-27
Nke 2: Ihe Ime Udo Pụtara (1 Pita 3:10-12)
Nke 3: Ngwakọta Okwukwe Abụghị Ụzọ Chineke (td 31A)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ihe Mere Anyị Ji Enye Akụkọ Ozi Anyị. Okwu odeakwụkwọ ga-ekwu, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 88, paragraf 2, ruo peeji nke 90, paragraf nke 1.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Mee Ndị Na-eso Ụzọ, Kụziere Ha Ihe. (Mat. 28:19, 20) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke ga-esi n’Ụlọ Nche Septemba 1, 2009, peeji nke 10 ruo peeji nke 11. Isiokwu ya bụ, “Akwụkwọ Ozi Si Bolivia.” Unu tụlechaa isiokwu a, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.